Abụ Ọma 98:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị niile bi n’ụwa, tienụ mkpu ọṅụ, tookwanụ Jehova. Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ otuto.+
4 Ndị niile bi n’ụwa, tienụ mkpu ọṅụ, tookwanụ Jehova. Nweenụ obi ụtọ, tienụ mkpu ọṅụ, bụọkwanụ abụ otuto.+