Abụ Ọma 72:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka e too aha ya dị ebube ruo mgbe ebighị ebi,+Ka ebube ya jukwa ụwa niile.+ Amen na Amen. Mkpughe 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Jehova* Chineke anyị, onye dị ike,+ i ruru eru ka ndị niile too gị+ ma sọpụrụ gị,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụ n’ihi uche gị ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere i ji kee ha.”
11 “Jehova* Chineke anyị, onye dị ike,+ i ruru eru ka ndị niile too gị+ ma sọpụrụ gị,+ n’ihi na ọ bụ gị kere ihe niile,+ ọ bụ n’ihi uche gị ka ha ji dịrị, ọ bụkwa ya mere i ji kee ha.”