2 Ọ bụrụ na nwoke ekwe Jehova nkwa+ ma ọ bụ ṅụọ iyi+ na e nwere ihe ya na-agaghị eme, ya ahapụla ime ihe o kwuru.+ O kwesịrị imezu ihe niile o kwere nkwa na ya ga-eme.+
35 Mgbe Jefta hụrụ ya, ọ dọwara uwe ya ma sị: “Ewoo, ada m! I mewaala m obi, n’ihi na ọ bụ gị ka m chụpụrụ. Emegheela m ọnụ m kwe Jehova nkwa, enweghịkwa m ike ịgbanwe ihe m kwuru.”+