Ọnụ Ọgụgụ 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka Jehova nwee mmasị n’ebe unu nọ,*+ ka o meekwara unu amara. Ilu 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye eze lere anya ọma ga-adị ndụ. Amara ya dị ka mmiri na-ezo n’ụla mmiri.+