23 Ma, unu ekwesịghị ịkwụsị inwe okwukwe na Chineke,+ kama, kwụsienụ ike na ntọala+ okwukwe unu, guzosiekwanụ ike,+ ka a ghara ime ka unu kwụsị inwe olileanya nke ozi ọma unu nụrụ mere ka unu nwee, nke e kwusakwara ebe niile n’ụwa.+ Mụnwa bụ́ Pọl ghọkwara onyeozi maka izisa ozi ọma a.+