Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+ Ndị Ikpe 5:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova, mgbe i si na Sia pụta,+Mgbe i si n’ala Ịdọm zọrọ ije pụta,Ala mara jijiji, mmiri sikwa n’eluigwe zoo. Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike. 5 Ugwu gbazere* n’ihu Jehova.+ Saịnaị gbazedịrị n’ihu Jehova,+ bụ́ Chineke Izrel.+
18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+
4 Jehova, mgbe i si na Sia pụta,+Mgbe i si n’ala Ịdọm zọrọ ije pụta,Ala mara jijiji, mmiri sikwa n’eluigwe zoo. Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike. 5 Ugwu gbazere* n’ihu Jehova.+ Saịnaị gbazedịrị n’ihu Jehova,+ bụ́ Chineke Izrel.+