1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+ Abụ Ọma 87:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị na-agụ egwú+ nakwa ndị na-agba egwú a na-agba gburugburu gburugburu+ ga-asị: “Ihe ọma niile na-abịara anyị si n’aka gị.”+ Abụ Ọma 150:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Fụọnụ opi too ya.+ Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+
16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+
7 Ndị na-agụ egwú+ nakwa ndị na-agba egwú a na-agba gburugburu gburugburu+ ga-asị: “Ihe ọma niile na-abịara anyị si n’aka gị.”+