Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Bịanụ ka anyị fee ya ma kpọọrọ ya isiala. Ka anyị gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+ Aịzaya 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ.
6 Bịanụ ka anyị fee ya ma kpọọrọ ya isiala. Ka anyị gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
2 Jehova bụ Onye kere gị na Onye mere ka ị dịrị ndụ,+Onye na-enyere gị aka malite n’oge ị nọ n’afọ.* Ọ bụ ya kwuru, sị: ‘Jekọb ohu m, atụla egwu.+ Jeshurọn,*+ onye m họọrọ, atụla ụjọ.