-
Abụ Ọma 144:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Si n’eluigwe matịa aka gị.
Zọpụta m ma dọpụta m na mmiri na-ekwo ekwo,
Napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+
-
Abụ Ákwá 3:54Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
54 Mmiri rikpuru m, mụ asị: “Nke m agwụla!”
-
-
Jona 2:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ahịhịa konyejuru m n’isi.
-
-
-