Abụ Ọma 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ Jeremaya 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+
15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+