Ndị Rom 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na Kraịst emeghịdị ihe masịrị ya,+ kama e dere banyere ya, sị: “Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.”+
3 N’ihi na Kraịst emeghịdị ihe masịrị ya,+ kama e dere banyere ya, sị: “Ọ bụ m ka ndị na-akparị gị kparịrị.”+