Abụ Ọma 144:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Si n’eluigwe matịa aka gị. Zọpụta m ma dọpụta m na mmiri na-ekwo ekwo,Napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+
7 Si n’eluigwe matịa aka gị. Zọpụta m ma dọpụta m na mmiri na-ekwo ekwo,Napụtakwa m n’aka ndị mba ọzọ,+