Matiu 27:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu ka ọ ṅụọ.+ Ma, mgbe o detụrụ ya ọnụ, o kweghị aṅụ ya. Mak 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ebe a, ha gbalịrị ka ha nye ya mmanya a gwakọtara ya na mea na-egbu egbu.+ Ma ọ ṅụghị ya.
34 ha nyere Jizọs mmanya a gwara ihe na-elu ilu ka ọ ṅụọ.+ Ma, mgbe o detụrụ ya ọnụ, o kweghị aṅụ ya.