Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ị ga-elebara ha anya, ị ga-ala ha n’iyi otú nnukwu ọkụ si ala ihe a tụbara na ya n’iyi. Jehova ga-eji iwe bibie ha,* ọkụ ga-erepịakwa ha.+
9 Mgbe ị ga-elebara ha anya, ị ga-ala ha n’iyi otú nnukwu ọkụ si ala ihe a tụbara na ya n’iyi. Jehova ga-eji iwe bibie ha,* ọkụ ga-erepịakwa ha.+