Ọrụ Ndịozi 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+
20 N’ihi na e dere n’akwụkwọ Abụ Ọma, sị, ‘Ka ebe o bi tọgbọrọ chakoo, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.’+ E dekwara, sị, ‘Ka onye ọzọ rụwa ọrụ* ọ na-arụbu.’+