Abụ Ọma 96:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ka eluigwe ṅụrịa ọṅụ, ka ụwa nweekwa aṅụrị. Ka oké osimiri na ihe niile dị n’ime ya mee mkpọtụ.+ Aịzaya 49:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Eluigwe, ṅụsiwe ọṅụ ike. Ụwa, ṅụrịwa ọṅụ.+ Ka ugwu niile ṅụsiwe ọṅụ ike.+ N’ihi na Jehova akasiela ndị ya obi,+Ọ na-emekwara ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere.+
13 Eluigwe, ṅụsiwe ọṅụ ike. Ụwa, ṅụrịwa ọṅụ.+ Ka ugwu niile ṅụsiwe ọṅụ ike.+ N’ihi na Jehova akasiela ndị ya obi,+Ọ na-emekwara ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere.+