Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị. Abụ Ákwá 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova dị mma n’anya onye na-atụ anya ya+ nakwa n’anya onye* na-achọ ya.+
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga na-eti mkpu ọṅụ mgbe niile. Ị ga-echebe ha,Ndị ji aha gị kpọrọ ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi gị.