42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ma o nweghị ike ịzọpụta onwe ya. Ọ bụ Eze Izrel.+ Ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya. 43 Ọ tụkwasịrị Chineke obi. Ya napụta ya ugbu a ma ọ bụrụ na ihe ya masịrị ya,+ n’ihi na ọ sịrị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke.’”+