Abụ Ọma 71:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova. M tụkwasịrị gị obi* kemgbe m bụ nwata.+
5 N’ihi na m nwere olileanya n’ebe ị nọ, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova. M tụkwasịrị gị obi* kemgbe m bụ nwata.+