-
1 Ndị Eze 10:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Mgbe eze nwaanyị Shiba nụrụ akụkọ Solomọn, nụkwa na ude ọ na-ede mere ka a na-eto aha Jehova,+ ọ bịara ka ọ jụọ ya ajụjụ ndị tara akpụ ka ọ mara ma ọ̀ ga-azata ha.+ 2 Ọtụtụ mmadụ so ya bịa Jeruselem.+ Ha jikwa kamel dị iche iche buru mmanụ balsam,+ ọtụtụ ọlaedo, na nkume ndị dị oké ọnụ.* Ọ gakwuuru Solomọn jụọ ya ihe niile ọ chọrọ ịjụ ya.
-