1 Ndị Eze 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120), mmanụ balsam karịrị akarị,+ na nkume ndị dị oké ọnụ.*+ O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.
10 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120), mmanụ balsam karịrị akarị,+ na nkume ndị dị oké ọnụ.*+ O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.