Abụ Ọma 45:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-eme ka a mara aha gị n’ọgbọ niile na-abịa abịa.+ Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji na-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi. Abụ Ọma 89:35, 36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ebe ọ bụ na m dị nsọ, e nwere otu ihe m ṅụrụ n’iyi. Agaghị m aghara Devid ụgha.+ 36 Nwa* ya ga-anọru mgbe ebighị ebi.+ Ocheeze ya ga-adị n’ihu m ruo mgbe ebighị ebi ka anyanwụ.+
17 M ga-eme ka a mara aha gị n’ọgbọ niile na-abịa abịa.+ Ọ bụ ya mere ndị dị iche iche ga-eji na-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi.
35 Ebe ọ bụ na m dị nsọ, e nwere otu ihe m ṅụrụ n’iyi. Agaghị m aghara Devid ụgha.+ 36 Nwa* ya ga-anọru mgbe ebighị ebi.+ Ocheeze ya ga-adị n’ihu m ruo mgbe ebighị ebi ka anyanwụ.+