Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-esi n’aka nwa* gị+ gọzie mba niile dị n’ụwa n’ihi na i gere m ntị.’”+ Ndị Galeshia 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E mere ihe a ka ngọzi e kwere Ebreham ná nkwa wee si n’aka Jizọs Kraịst ruo ndị mba ọzọ aka,+ ka okwukwe anyị nwere wee mee ka anyị nweta mmụọ nsọ+ e kwere ná nkwa.
14 E mere ihe a ka ngọzi e kwere Ebreham ná nkwa wee si n’aka Jizọs Kraịst ruo ndị mba ọzọ aka,+ ka okwukwe anyị nwere wee mee ka anyị nweta mmụọ nsọ+ e kwere ná nkwa.