Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.* Aịzaya 51:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka Jehova jiri aka ya kpaa ike. Ka o jirikwa aka ya gosi ike ya.+ Ka ọ kpaa ike otú ọ kpara n’oge ochie. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab*+ righirighi,Magbuokwa nnukwu anụ mmiri?+
5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*
9 Ka Jehova jiri aka ya kpaa ike. Ka o jirikwa aka ya gosi ike ya.+ Ka ọ kpaa ike otú ọ kpara n’oge ochie. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab*+ righirighi,Magbuokwa nnukwu anụ mmiri?+