15 Si n’eluigwe lee anya.
Si n’ebe i bi, bụ́ ebe dị nsọ, nke dị ebube, hụrụ.
Olee ihe mere na ị naghịzi atụpụrụ anyị ọnụ, ị naghịkwa enyere anyị aka?
Olee ihe mere na ihe gbasara anyị anaghịzi emetụ gị n’obi,+ ị naghịkwa emere anyị ebere?+
E nweghịzi nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ị na-emere anyị.