Abụ Ọma 31:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma ụjọ tụrụ m, m wee sị: “A ga-ebibi m ka m ghara ịnọkwa n’ihu gị.”+ Ma ị nụrụ arịrịọ m mgbe m besaara gị ákwá ka i nyere m aka.+
22 Ma ụjọ tụrụ m, m wee sị: “A ga-ebibi m ka m ghara ịnọkwa n’ihu gị.”+ Ma ị nụrụ arịrịọ m mgbe m besaara gị ákwá ka i nyere m aka.+