1 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto.+ Chebaranụ ọrụ niile dị ebube ọ na-arụ echiche.*+ Abụ Ọma 143:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*
5 Echetala m oge dị anya gara aga. M na-atụgharị uche n’ọrụ gị niile.+ M ji obi m niile na-echebara ọrụ aka gị echiche.*