2 Samuel 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ gbapụrụ akụ́ ya+ wee chụsasịa ndị iro ya. O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ha agharazie ịma ihe ha ga-eme eme.+ Abụ Ọma 144:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mee ka àmụ̀mà gbuo ka ndị iro gbasasịa.+ Gbapụ akụ́ gị ka i tinye ha n’ọgba aghara.+
15 Ọ gbapụrụ akụ́ ya+ wee chụsasịa ndị iro ya. O mekwara ka àmụ̀mà gbuo, ha agharazie ịma ihe ha ga-eme eme.+