Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A na-anụ ụda olu Jehova n’elu ígwé ojii.* Olu Chineke, onye dị ebube, na-ada ka égbè eluigwe.+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii.*+
3 A na-anụ ụda olu Jehova n’elu ígwé ojii.* Olu Chineke, onye dị ebube, na-ada ka égbè eluigwe.+ Jehova nọ n’elu ígwé ojii.*+