Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+ 2 Samuel 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụwa malitere ịṅagharị na ịma jijiji.+ Ntọala eluigwe mara jijiji,+Ṅagharịakwa n’ihi na a kpasuola Chineke iwe.+
18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+
8 Ụwa malitere ịṅagharị na ịma jijiji.+ Ntọala eluigwe mara jijiji,+Ṅagharịakwa n’ihi na a kpasuola Chineke iwe.+