Ọpụpụ 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị ga-agwakwa nwa gị n’ụbọchị ahụ, sị, ‘M na-eme ihe a n’ihi ihe Jehova meere m mgbe m si n’Ijipt pụta.’+ Abụ Ọma 44:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Chineke, anyị ejirila ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọọrọla anyị+Ihe ndị i mere n’oge ha,N’oge dị anya gara aga.
8 Ị ga-agwakwa nwa gị n’ụbọchị ahụ, sị, ‘M na-eme ihe a n’ihi ihe Jehova meere m mgbe m si n’Ijipt pụta.’+
44 Chineke, anyị ejirila ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọọrọla anyị+Ihe ndị i mere n’oge ha,N’oge dị anya gara aga.