Diuterọnọmi 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ụbọchị unu guzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu na Horeb, Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu m+ n’oge niile ha ga-adị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+
10 N’ụbọchị unu guzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu na Horeb, Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu m+ n’oge niile ha ga-adị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+