-
2 Ihe E Mere 13:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Ugbu a, unu chere na unu ga-anapụli ụmụ Devid alaeze Jehova dị ha n’aka maka na unu dị ọtụtụ, nweekwa chi ụmụ ehi Jeroboam ji ọlaedo kpụọrọ unu.+ 9 Unu chụpụrụ ndị nchụàjà Jehova,+ bụ́ ụmụ Erọn, chụpụkwa ndị Livaị. Unu họpụtakwara ndị nchụàjà nke unu otú ndị ala ọzọ na-eme.+ Ọ na-abụ, onye weta otu oké ehi na ebule asaa, ya aghọọ onye nchụàjà nke ihe ndị na-abụghị chi.
-