-
Abụ Ọma 95:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 M kpọrọ ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ, m sịkwara:
“Ha bụ ndị isi ike, ndị na-eme naanị ihe dị ha n’obi.
Ha amatabeghị m.”
-
-
Ndị Hibru 3:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ bụ ya mere ihe ọgbọ a ji wee m iwe. M wee sị: ‘Ha na-eme isi ike, na-eme naanị ihe dị ha n’obi, ha amatabeghịkwa m.’
-