27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-emesi ha ike.+ Ma ha na-akpọku gị n’oge ha na-ata ahụhụ, gị anọrọ n’eluigwe nụ. Ị na-enye ha ndị ga-azọpụta ha n’aka ndị iro ha n’ihi ebere gị nke dị ukwuu.+
9 Ma, ihe mere m ji mee ihe m mere bụ ka a ghara imebi aha m ná mba dị iche iche ha bi.+ N’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha* mara m mgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha.*+