Joshụa 24:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+ Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
12 M mere ka ike ịlụso unu agha gwụ ha niile, nke na ndị eze abụọ na-achị ndị Amọraịt gbara ọsọ n’ihi unu.+ Ọ bụghị mma agha unu ma ọ bụ ụta unu mere ha ji gbaa ọsọ.+
2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+