Diuterọnọmi 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Chetanụ otú unu si kpasuo Jehova bụ́ Chineke unu iwe n’ala ịkpa,+ unu echefula. Malite n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta ruo mgbe unu rutere ebe a, unu nọ na-enupụrụ Jehova isi.+ Ndị Ikpe 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị Izrel wee na-alụrụ ụmụ ha ndị nwaanyị, na-akpọnyekwa ụmụ nwoke mba ndị ahụ ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha wee malite ife chi mba ndị ahụ.+
7 “Chetanụ otú unu si kpasuo Jehova bụ́ Chineke unu iwe n’ala ịkpa,+ unu echefula. Malite n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta ruo mgbe unu rutere ebe a, unu nọ na-enupụrụ Jehova isi.+
6 Ndị Izrel wee na-alụrụ ụmụ ha ndị nwaanyị, na-akpọnyekwa ụmụ nwoke mba ndị ahụ ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha wee malite ife chi mba ndị ahụ.+