-
1 Samuel 2:33, 34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ma onye si n’ezinụlọ gị, onye m ga-ahapụ ka ọ na-ejere m ozi n’ebe ịchụàjà m, ga-eme ka anya gị gharazie ịhụ ụzọ, meekwa ka i ruo uju.* Ma, ndị ezinụlọ gị ndị mmadụ ga-eji mma agha gbuo ga-akarị ndị a ga-ahapụ.+ 34 Ihe ị ga-eji mara na ihe a m na-ekwu bụ eziokwu bụ ihe a: Ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas, ga-anwụ n’otu ụbọchị.+
-