-
1 Samuel 4:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Nwunye nwa ya, bụ́ nwunye Finihas, dị ime ọmụmụ. Mgbe ọ nụrụ na e burula Igbe ezi Chineke nakwa na nna di ya na di ya anwụọla, o hulatara, ime ebido ime ya na mberede, ya amụọ nwa.
-