Abụ Ọma 44:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova, gịnị mere o ji dị ka ị̀ na-ehi ụra? Biko, bilie nyere anyị aka.+ Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+
23 Jehova, gịnị mere o ji dị ka ị̀ na-ehi ụra? Biko, bilie nyere anyị aka.+ Teta. Ajụla anyị ruo mgbe ebighị ebi.+