-
1 Samuel 16:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 O wee zie ozi, a gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara, nwee ọmarịcha anya, maakwa mma nwoke.+ Jehova asị: “Ọ bụ ya ka m họọrọ. Tee ya mmanụ.”+ 13 Samuel wee were mpi mmanụ ahụ+ tee ya mmanụ n’ihu ụmụnne ya. Mmụọ Jehova malitekwara inye Devid ike pụrụ iche si n’ụbọchị ahụ gawa.+ Samuel mechakwara bilie lawa Rema.+
-