1 Samuel 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe niile Devid na-eme nọkwa na-aga nke ọma.*+ Jehova nọnyekwaara ya.+