Ilu 3:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Enwerela onye tigbuo zọgbuo anyaụfụ,+Akpakwala àgwà ka ya. Ilu 6:16, 17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 E nwere ihe isii Jehova kpọrọ asị. N’eziokwu, e nwere ihe asaa dị oké njọ n’anya ya: 17 Mpako,+ ịgha ụgha,*+ igbu* onye aka ya dị ọcha,+
16 E nwere ihe isii Jehova kpọrọ asị. N’eziokwu, e nwere ihe asaa dị oké njọ n’anya ya: 17 Mpako,+ ịgha ụgha,*+ igbu* onye aka ya dị ọcha,+