Zefanaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị azọpụtali ha n’ụbọchị oké iwe Jehova.+ N’ihi na iwe ya dị ka ọkụ nke ga-erepịa ụwa niile,+Maka na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa. Otú ọ ga-esi ekpochapụ ha ga-adịkwa egwu.”+
18 Ma ọlaọcha ha ma ọlaedo ha agaghị azọpụtali ha n’ụbọchị oké iwe Jehova.+ N’ihi na iwe ya dị ka ọkụ nke ga-erepịa ụwa niile,+Maka na ọ ga-ekpochapụ ndị niile bi n’ụwa. Otú ọ ga-esi ekpochapụ ha ga-adịkwa egwu.”+