Abụ Ọma 74:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova, biko, cheta otú onye iro si na-akparị gị,Otú ndị nzuzu si na-ekwutọ aha gị.+