Abụ Ọma 74:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+ Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
74 Chineke, gịnị mere i ji jụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+ Gịnị mere i ji na-ewesa ìgwè atụrụ gị ị na-enye nri iwe dị ọkụ?+
7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+
3 Maranụ* na Jehova bụ Chineke.+ Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị.*+ Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+