Abụ Ọma 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gịnị ka ndị ezi omume ga-emeMgbe a na-anaghịzi ekpe ikpe ziri ezi, mgbe a na-enweghịzi ihe e ji iwu kpọrọ?”* Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụrụ na eze na-ekpe ikpe ziri ezi, ihe na-adị mma n’obodo,+Ma onye na-achọ ka e nye ya aka azụ na-ala obodo n’iyi.
3 Gịnị ka ndị ezi omume ga-emeMgbe a na-anaghịzi ekpe ikpe ziri ezi, mgbe a na-enweghịzi ihe e ji iwu kpọrọ?”*
4 Ọ bụrụ na eze na-ekpe ikpe ziri ezi, ihe na-adị mma n’obodo,+Ma onye na-achọ ka e nye ya aka azụ na-ala obodo n’iyi.