2 Samuel 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+ Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+
31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+
8 Ntụziaka Jehova ziri ezi. Ọ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ.+ Ihe Jehova nyere n’iwu enweghị ntụpọ. Ọ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+