Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, ị ga na-egosi m na ị dị mma nakwa na ị hụrụ m n’anya ná ndụ m niile,+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile.+ Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye ị họọrọ ma kpọta nsoKa o biri n’ogige ụlọ gị na-enwe obi ụtọ.+ Ihe ọma ndị dị n’ụlọ gị,N’ụlọ nsọ gị,+ ga-eju anyị afọ.+
6 N’eziokwu, ị ga na-egosi m na ị dị mma nakwa na ị hụrụ m n’anya ná ndụ m niile,+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ná ndụ m niile.+
4 Onye ị họọrọ ma kpọta nsoKa o biri n’ogige ụlọ gị na-enwe obi ụtọ.+ Ihe ọma ndị dị n’ụlọ gị,N’ụlọ nsọ gị,+ ga-eju anyị afọ.+