Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-agọzi onye tụkwasịrị Jehova obi,Onye ji maka Jehova nwee obi ike.+
5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-agọzi onye tụkwasịrị Jehova obi,Onye ji maka Jehova nwee obi ike.+